Ndị Igbo na-ede nzu, maọbụ 'powder' iji gosi 'ihe ọma'. Dịka Duruagwu si kọwaa, "Ana a sị onye ihe ọma meere ya bịa manye aka n'ite ọmụmụ." " Nzu ahụ na-egosi obi ịdị ...